IG/Prabhupada 0001 - Expand to Ten Million



Lecture on CC Adi-lila 1.13 -- Mayapur, April 6, 1975

Prabhupada: Caitanya Mahaprabhu siri ndi nkuzi ndi nso nile).. Nityānanda Prabhu, Advaita Prabhu and Śrīvāsādi-gaura-bhakta-vṛnda, ha nile bu ibu iwu na okwu Sri Caitanya Mahaprabhu Ji sie ike iso uzo ndi nso nile. Ndu gi ga aganiru. Ibu onye di nso esiri ike. Na nke mbu, iga abu onye na erubere ndi nso isi na ejere ha ozi, na eme ihe obula onye nso kwuru. Na eme ihe na atoya uto site na igbasa ozi oma maka Krishna. Nka agwusiaala. Obughii kwa ihe siri ike. Jisie ike isoro okwu nke onye isi aja kwuru nke bu iye aka wee gbasaa ozi oma maka Krishna. Nkeaa bu okwu Caitanya Mahaprabhu.

āmāra ajñāya guru hañā tāra' ei deśa
yāre dekha tāre kaha 'kṛṣṇa'-upadeśa
(CC Madhya 7.128)

isoro ihe nkwuru na iwum, iburu onye isi aja)." anyi na esoro usoro ndi nso na anwa ike anyi nii gbasaa ihe Krishna kwuru. Yāre dekha tāre kaha 'kṛṣṇa'-upadeśa (CC Madhya 7.128). Ewere Krishna upadesa abuaa. Upadesa bu nsoro. Nsoro Krishna yere anyi nkeaa bukwa Krishna upadesa, nsoro ayi nwetara maka Krishna, nkeaa bukwa Krishna upadesa. Kṛṣṇasya upadeśa iti kṛṣṇa upadeśa Samāsa, śāsti-tat-puruṣa-samāsa. Na Kṛṣṇa viṣayā upadeśa, nkeaa bukwa Krishna upadesa. Bāhu-vrīhi-samāsa. Nkeaa bukwa otu esi akowaa onummiri okwu Sanskrit. Nsoro Krishna yere bu Bhagavad Gita. Obu ya onweya nyere nsoroaa. Onye na agbasaa nsoro Krishna nyere, ya kwuoo soo so ihe Krishna kwuru, ya aburu onye di nso. Onweghi ihe omimi dina nkeaa. Ihenile dina akwukwoaa. Anyi ga ekwu ka nnunu parrot. Obughii kwa otu obula nnunu parrot si okwu. Nnunu parrot adighii kwa aghota omimi okwu; ihe oma bu ikwu ihe obula onuru. mana gi kwesiri ihota ihe gina ekwu; ihotaghii kwaa, kedu otu iga esi kowaa? anyi choro igbasaa ozi oma maka Krishna) Kwadoo onwegi ohuma maka ikwu maka nsoro Krishna kwuru, na enweii ajo nkowaa okwu ya. Na odiniru... Ka ewere na iwere nde iri Ka anyi meyaa nde iri ni iri. Nkeaa kwesiri. K,a emeyaa otu million), na otu million ka emeyaa iri million. Ndi nahu.

Chukwu naya: Haribol! Jaya!

Prabhupada: Agaghii enwe kwa ugani ndi nso, ndi nmadu gana ahota ozioma maka Krishna na enweghii nsogbu obula. Bidonu nzuko di otuaa. Emela nganga. Na eso okwu nsoro ndi nso na agba mmbo idi nso, guzoro sie ike. Oga adi nfe ibu aghaa bugide maya. Eey. Ndi nso, ha na ebu aghaa bugide ihenile masara maya.